1. Ihe Emere 9:44 IGBOB

44 Azel nwere umu-ndikom isi, ndia bu kwa aha-ha; Azrikam, na Bokeru, na Ishmael, na Shearia, na Obadaia, na Henan: ndia bu umu-ndikom Azel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ihe Emere 9

Echiche 1. Ihe Emere 9:44 na onodu