15 Eze we ghara ige ndi Israel nti; n'ihi na nchighari nka sitere n'aka Chineke, ka Jehova we me ka okwu-Ya guzosie ike, bú nke Ọ gwara Jeroboam nwa Nebat site n'aka Ahaija onye Shailo.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 10
Echiche 2. Ihe Emere 10:15 na onodu