2. Ihe Emere 10:16 IGBOB

16 Israel nile we hu na eze egeghi ha nti, ndi Israel we weghachiri eze okwu, si, Òkè gini ka ayi nwere nime Devid? ọ dighi kwa ihe-nketa di nime nwa Jesi: lanu, nwoke ọ bula, n'ulo-ikwū-unu, Israel: ub͕u a le ulo-gi, Devid. Israel nile we la n'ulo-ikwū-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 10

Echiche 2. Ihe Emere 10:16 na onodu