2. Ihe Emere 11:21 IGBOB

21 Rehoboam we hu Meaka nwa Absalom n'anya kari ndinyom-ya nile na iko-ya ndinyom nile: (n'ihi na ndinyom iri na asatọ ka ọ lutara, nwe kwa ọgu iko-ndinyom atọ, o we mua orú umu-ndikom na asatọ na ọgu umu-ndinyom atọ).

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 11

Echiche 2. Ihe Emere 11:21 na onodu