2. Ihe Emere 15:8 IGBOB

8 Ma mb͕e Esa nuru okwu ndia, na obubu-amuma nke Oded, bú onye-amuma, o mere onwe-ya ka ọ di ike, we me ka ihe-árú nile si n'ala Juda na Benjamin nile, si kwa n'obodo nile nke ọ naputara n'ugwu Efraim, gabiga; o me kwa ka ebe-ichu-àjà Jehova di ọhu, bú nke di n'iru uzọ-nbata Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 15

Echiche 2. Ihe Emere 15:8 na onodu