2. Ihe Emere 15:9 IGBOB

9 Ọ chikọta Juda na Benjamin nile, na ndi nānọ dika ọbìa n'etiti ha site n'Efraim na Manase, site kwa na Simeon: n'ihi na ha siri n'Israel dayere ya n'uba, mb͕e ha huru na Jehova, bú Chineke-ya, nọyere ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 15

Echiche 2. Ihe Emere 15:9 na onodu