4 Nka bu ihe unu gēme: otù uzọ n'uzọ atọ nime unu, bú ndi nābà nime n'ubọchi-izu-ike, bú nke ndi-nchu-àjà na nke ndi Livai, gābu ndi-ọnu-uzọ-ama nke nbata-uzọ nile;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 23
Echiche 2. Ihe Emere 23:4 na onodu