5 otù uzọ n'uzọ atọ gānọ kwa n'ulo eze, otù uzọ n'uzọ atọ kwa n'ọnu-uzọ-ama nke ntọ-ala: ndi Juda nile gānọ kwa n'ogige ulo Jehova nile.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 23
Echiche 2. Ihe Emere 23:5 na onodu