2. Ihe Emere 28:23 IGBOB

23 O we chuara chi nile nke Damaskọs àjà, bú ndi tib͕uru ya: ọ si, N'ihi na chi nke ndi-eze Siria nēyere ha aka, ndi ahu ka m'gāchuru àjà, ka ha we yerem aka. Ma chi ahu buru ya, bu-kwa-ra Isarel nile, ihe mere ka ọ su ngọngọ.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 28

Echiche 2. Ihe Emere 28:23 na onodu