2. Ihe Emere 28:24 IGBOB

24 Ehaz we chikọta ihe nile nke ulo Chineke, b͕u ngwongwo ihe nile nke ulo Chineke, mechie ọnu-uzọ nile nke ulo Jehova, mere onwe-ya ebe-ichu-àjà di iche iche nime nkuku nile nime Jerusalem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 28

Echiche 2. Ihe Emere 28:24 na onodu