2. Ihe Emere 29:21 IGBOB

21 Ha we webata oke-ehi asa, na ebulu asa, na umu-aturu asa, na nkpi asa, ibu àjà-nmehie n'ihi ala-eze, na n'ihi ebe nsọ ahu, na n'ihi Juda. Ọ si umu Eron, bú ndi-nchu-àjà, ka ha sure ha ọku n'elu abe-ichu-àjà Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 29

Echiche 2. Ihe Emere 29:21 na onodu