2. Ihe Emere 29:35 IGBOB

35 Ọzọ kwa, àjà-nsure-ọku bara uba, tiyere abuba nke àjà-udo nile, tiye-kwa-ra àjà-ihe-ọṅuṅu nile nke diri àjà-nsure-ọku. Ewe dozie òfùfè ulo Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 29

Echiche 2. Ihe Emere 29:35 na onodu