36 Hezekaia we ṅuria, ya na ndi-ya nile, n'ihi ihe nke Chineke doziri nye ndi ahu: n'ihi na ọ bu na mberede ka ihe a mere.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 29
Echiche 2. Ihe Emere 29:36 na onodu