2. Ihe Emere 31:5 IGBOB

5 Ma mb͕e ekwusara okwu ahu, umu Israel nyere nkpuru mbu nke ọka, na nke manya-vine ọhu, na nke manu, na nke manu-aṅu, na nke ihe-ọmume nile nke ubi, n'uba; otù uzọ n'uzọ iri nke ihe nile ka ha bubatara n'uba.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 31

Echiche 2. Ihe Emere 31:5 na onodu