2. Ihe Emere 31:6 IGBOB

6 Umu Israel na Juda, ndi bi n'obodo Juda nile, ndi ahu bubata-kwa-ra otù uzọ n'uzọ iri nke ìgwè ehi na ìgwè ewu na aturu, na otù uzọ n'uzọ iri nke ihe nsọ nke edoro nsọ nye Jehova, bú Chineke-ha, ha we tinye aha n'obo n'obo.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 31

Echiche 2. Ihe Emere 31:6 na onodu