2. Ihe Emere 33:18 IGBOB

18 Ma ihe nile Manase mere nke fọduru, na ekpere-ya o kpere Chineke-ya, na okwu nile nke ndi-ọhu-uzọ, bú ndi gwara ya okwu n'aha Jehova, bú Chineke Israel, le, edewo ha n'akwukwọ ihe ndi-eze Israel mere.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 33

Echiche 2. Ihe Emere 33:18 na onodu