2. Ihe Emere 34:9 IGBOB

9 Ha we biakute Hilkaia, bú onye-isi-nchu-àjà, nye ya ego ahu nke anēwebata n'ulo Chineke, nke ndi Livai, bú ndi nēche nbata-uzọ, chikọtara n'aka ndi Manase na Efraim, na n'aka ndi nile fọduru nke Israel, na n'aka Juda na Benjamin nile na ndi bi na Jerusalem.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 2. Ihe Emere 34

Echiche 2. Ihe Emere 34:9 na onodu