Daniel 1:7 IGBOB

7 Onye-isi ndi-onozi we gua ha aha: o we gua Daniel aha Belteshaza, gu kwa Hananaia aha Shedrak, gu kwa Mishael aha Mishak, gu kwa Azaraia aha Abed-nego.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 1

Echiche Daniel 1:7 na onodu