Daniel 11:26

Bible Nso

26Ọzọ, ndi nēri ihe-oriri ọma ya gētipia ya, usu-ndi-agha-ya gērubiga ókè dika miri: ọtutu madu gāda kwa n'ala buru ndi eb͕uru eb͕u.

Daniel 11:26 — IGBOB