Daniel 11:27 IGBOB

27 Ma eze abua ndia, obi-ha gādi n'ime ihe ọjọ, ọ bu kwa n'otù table ka ha gēkwu okwu-ugha: ma ọ gaghi-aga nke-ọma; n'ihi na ọgwugwu fọduru idi na mb͕e akara àkà.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 11

Echiche Daniel 11:27 na onodu