Daniel 11:28 IGBOB

28 Ọ gālaghachi kwa n'ala-ya n'àkù uku; obi-ya gābu kwa imegide ọb͕ub͕a-ndu nsọ; ọ gēme kwa ihe, laghachi n'ala-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 11

Echiche Daniel 11:28 na onodu