Daniel 5:29 IGBOB

29 Mb͕e ahu Belshaza kwuru okwu, ha we yibe Daniel uwe-ododo, yibe kwa ya iyab͕a ọla-edo n'olu-ya, kwusa okwu bayere ya, si na ọ gābu onye nāchi achi dika otù nime ndi-eze atọ n'ala-eze ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 5

Echiche Daniel 5:29 na onodu