Daniel 5:5 IGBOB

5 N'otù oge hour ahu ka nkpisi-aka ufọdu nke aka madu putara, de ihe na ncherita-iru ihe-idọba-oriọna n'elu nzu etere na mb͕idi ulo uku eze: eze nāhu kwa ọbu-aka ahu nēde ihe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 5

Echiche Daniel 5:5 na onodu