Daniel 5:6 IGBOB

6 Mb͕e ahu ib͕u-maramara nke iru eze b͕anwere, èchìchè-ya nile nēme kwa ka ọ ma jijij; nkwonkwo úkwù-ya nātọpusi kwa, ikperè-ya abua nākukọrita kwa onwe-ha.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 5

Echiche Daniel 5:6 na onodu