Daniel 6:18 IGBOB

18 Mb͕e ahu eze lara n'ulo uku ya, nọ ọnọdu-abali nēbu ọnu: achibatakwaghi ubọ egwú n'iru ya: ura-ya fepu-kwa-ra n'anya-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 6

Echiche Daniel 6:18 na onodu