23 Otú a ka ọ siri, Anu nke-anọ gābu ala-eze nke-anọ n'uwa, nke gāpu iche n'ala-eze nile, ọ gēripia kwa uwa nka nile, zọpia ya, tapia ya.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 7
Echiche Daniel 7:23 na onodu