Daniel 7:24 IGBOB

24 Ma mpi iri ndia, ọ bu n'ala-eze ahu ka eze iri gēsi bilie: eze ọzọ gēbili kwa n'azu ha; ma ya onwe-ya gāpu iche n'aru ndi buru ya uzọ, eze atọ ka ọ gēme kwa ka ha di ala.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Daniel 7

Echiche Daniel 7:24 na onodu