Eklisiastis 2:15 IGBOB

15 Mu onwem we si n'obim, Dika o si dabàra onye-nzuzu, otú a ka ọ nādabàram, ọbuná mu onwem; ma n'ìhi gini kwa ka mu onwem mara ihe kari? M'we kwue okwu n'obim, si, na nka bu kwa ihe-efu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 2

Echiche Eklisiastis 2:15 na onodu