Eklisiastis 9:16 IGBOB

16 Mu onwem we si, Amam-ihe di nma kari idi-ike: ma amam-ihe nke ob͕eye ahu bu ihe anēleda anya, adighi-anu kwa okwu-ya nile.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 9

Echiche Eklisiastis 9:16 na onodu