Eklisiastis 9:17 IGBOB

17 Okwu nke ndi mara ihe anēkwu na nwayọ, anānu ha kari iti-nkpu nke onye nāchi achi n'etiti ndi-nzuzu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Eklisiastis 9

Echiche Eklisiastis 9:17 na onodu