Emos 1:6 IGBOB

6 Otú a ka Jehova siri: N'ihi njehie atọ nke Geza, e, n'ihi anọ, ka M'nāgaghi-eme ka ahuhu-ya laghachi azu; n'ihi na ha mere ka otù ndi je biri n'ala ọzọ, ha nile, imechibido ha nye n'aka Edom:

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Emos 1

Echiche Emos 1:6 na onodu