Emos 5:15 IGBOB

15 Kpọnu ihe ọjọ asì, hunu ezi ihe n'anya, menu ikpé ziri ezi ka o guzosie ike n'ọnu-uzọ-ama: eleghi anya Jehova, bú Chineke nke usu nile nke ndi-agha, gēmere ndi Josef fọduru amara.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Emos 5

Echiche Emos 5:15 na onodu