Emos 5:27 IGBOB

27 M'gēme kwa ka unu je biri n'ala ọzọ n'ofè Damaskọs, ka Jehova, Onye aha-Ya bu Chineke nke usu nile nke ndi-agha, siri.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Emos 5

Echiche Emos 5:27 na onodu