Emos 5:3 IGBOB

3 N'ihi na otú a ka Onye-nwe-ayi Jehova siri: Obodo ahu nke chiri nnù ndi-agha abua na ọgu iri apu gēnwe ọgu ise fọduru, nke chiri ọgu ise apu gēnwe kwa iri fọduru ulo Israel.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Emos 5

Echiche Emos 5:3 na onodu