14 Emos we za, si Amazaia, Ọ dighi onye-amuma m'bu, ọ dighi kwa nwa onye-amuma m'bu; kama onye-nche-ehi ka m'bu, ya na onye nēdozi nkpuru osisi sycomore:
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Emos 7
Echiche Emos 7:14 na onodu