Emos 8:11 IGBOB

11 Le, ubọchi nābia, (ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta), mb͕e M'gēzite oké unwu n'ala, ọ bughi oké unwu nke nri, ọ bughi kwa akpiri-ikpọ-nku miri, kama ọ bu nke inu okwu nile nke Jehova.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Emos 8

Echiche Emos 8:11 na onodu