Emos 8:3 IGBOB

3 Abù nile nke ulo uku Chineke gāghọ kwa ikwasi-ákwá-ike n'ubọchi ahu; (ọ bu ihe si n'ọnu Onye-nwe-ayi Jehova puta): ọtutu ka ozu di; n'ebe nile ọ bula ka etufuworo ha: nọdu du!

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Emos 8

Echiche Emos 8:3 na onodu