12 ka ha we nweta ndi Edom fọduru, na mba nile ndi akpọkwasiri aham; ọ bu ihe si n'ọnu Jehova puta, bú Onye nēme nka.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Emos 9
Echiche Emos 9:12 na onodu