Emos 9:2 IGBOB

2 Ọ buru na ha egwubà n'ala-mọ, site n'ebe ahu ka akam gēwere ha; ọ buru kwa na ha arigorue elu-igwe, M'gēme ka ha si n'ebe ahu ridata.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ Emos 9

Echiche Emos 9:2 na onodu