1. Ndi Kọrint 10:6 IGBOB

6 Ma ihe ndia ghọrọ ihe-atù nye ayi, ka ayi we ghara ibu ndi agu ihe ọjọ nāgu, dika agu ihe ọjọ gu-kwa-ra ndi ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 10

Echiche 1. Ndi Kọrint 10:6 na onodu