7 Unu aghọ-kwa-la ndi nēkpere arusi, dika ufọdu n'etiti ha ghọrọ; dika edeworo ya n'akwukwọ nsọ, si, Ndi Israel nọduru ala iri ihe na iṅu ihe, ha we bilie igwu egwú.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 10
Echiche 1. Ndi Kọrint 10:7 na onodu