1. Ndi Kọrint 11:4 IGBOB

4 Nwoke ọ bula, mb͕e ọ nēkpe ekpere ma-ọbu mb͕e ọ nēbu amuma, ọ buru na o kpu ihe-nkpudo n'isi-ya, ọ nēme ka ihere me isi-ya.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 11

Echiche 1. Ndi Kọrint 11:4 na onodu