1. Ndi Kọrint 11:5 IGBOB

5 Ma nwanyi ọ bula, mb͕e ọ dighi-ekpudo ihe n'isi-ya n'ikpe ekpere ma-ọbu n'ibu amuma, ọ nēme ka ihere me isi-ya: n'ihi na ya na nwanyi nke akọpuworo isi-ya bu otù ihe ahu.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 11

Echiche 1. Ndi Kọrint 11:5 na onodu