1. Ndi Kọrint 11:6 IGBOB

6 N'ihi na asi na nwanyi ekpudoghi onwe-ya ihe n'isi, ka akpacha kwa agiri-isi-ya: ma asi na ọ buru nwanyi ihe-ihere ka akpacha agiri-isi-ya ma-ọbu ka akọpu isi-ya, ka ekpudo ya ihe n'isi.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 11

Echiche 1. Ndi Kọrint 11:6 na onodu