1. Ndi Kọrint 14:22 IGBOB

22 Ya mere asusu di iche iche ndia, emere ka ha buru ihe-iriba-ama, ọ bughi nye ndi kwere ekwe, kama nye ndi nēkweghi ekwe: ma emere ibu-amuma ka ọ buru ihe-iriba-ama, ọ bughi nye ndi nēkweghi ekwe, kama nye ndi kwere ekwe.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 14

Echiche 1. Ndi Kọrint 14:22 na onodu