1. Ndi Kọrint 14:23 IGBOB

23 Ya mere asi na nzukọ Kraist dum biakọrọ n'otù ebe, asi kwa na ha nile ji asusu di iche iche nēkwu okwu, ma ọ buru na ndi nāmutaghi akwukwọ ma-ọbu ndi nēkweghi ekwe gābata, hà agaghi-asi na anya adighi unu nma?

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 14

Echiche 1. Ndi Kọrint 14:23 na onodu