24 Ma asi na ha nile ebu amuma, ma ọ buru na onye nēkweghi ekwe ma-ọbu onye nāmutaghi akwukwọ gābata, ha nile nātu ya nmehie-ya n'anya, ha nile nēkpe kwa ya ikpé;
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 14
Echiche 1. Ndi Kọrint 14:24 na onodu