1. Ndi Kọrint 15:39 IGBOB

39 Anu-aru nile abughi otù anu-aru: kama otù anu-aru nke madu di, anu-aru ọzọ nke anumanu di kwa, anu-aru ọzọ nke nnunu di kwa, anu-aru ọzọ nke azù di kwa.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 15

Echiche 1. Ndi Kọrint 15:39 na onodu