40 Aru nke elu-igwe na aru nke uwa di kwa: ma ebube nke aru nke elu-igwe bu otù, ebube nke aru nke uwa di kwa iche.
Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 15
Echiche 1. Ndi Kọrint 15:40 na onodu