1. Ndi Kọrint 2:10 IGBOB

10 Ma ọ bu ayi onwe-ayi ka Chineke kpughere ha site n'aka Mọ Nsọ: n'ihi na Mọ Nsọ nēnyocha ihe nile, ọbuná ihe nile di omimi nke Chineke.

Agụ zuru ezu isiakwụkwọ 1. Ndi Kọrint 2

Echiche 1. Ndi Kọrint 2:10 na onodu